Okpu eze Gbariri n段beribe di iche iche, Odighizi out ona adi na mbu- Otu odi na mbu na ekpemekpe obodo Ugbua ha emebiela! Ma anyi - Otu anyi banyere n段me ihe ihere - Dika anu ohia akpochidoro n置lo ha Dika ndi ori ejidere ebe ha n弾zu ori Ha wee guzoro! Ma anyi, Odighi mfe ima nke bu nke Ihe anyi nwere ike idebe ma o bu wepu, Ima ndi kwere, na di n弾kwegi. Site n段he ihere a, olee ebe anyi ga eje? Anyi amaghi! Olee mmuo? Olee idi mma? Olee ima ikpe?! Olee ndi enyi ma olee ndi anyi na amaghi, Kedu ka anyi si lelia ihe oghom a anya, Anyi enwere ike iha ala anyi, Gaa ala mmuo?! Ma ihere - Ona adiri ndi choro ibi ndu n弾nweghi oghom Karia ilu ogu maka ibi n段di mma, Ma ndi na agu igbu ochu dika Ihe ojoo! Anyi ga aga - Dika edi na achu anu Dika ugo si ebu obogwu, Mana tupu orue, ikpo egbe oku Maka nri ha. Bia gi! Olee ike mere ka iru unu na amuke? Olee mpako unu ji na akpaghari? Emeghi ihe obula ga etinye unu n段here! Jidesienu egbe ike na aka unu gaba! Ogwugwu oge! Ogwugwu oge diri onye obula! Ihe na emebighi bu ihe na esighi ike, Ma anyi nwere naani ntakiri - Ruo oge anyi ga anwu, iluso ndi iro anyi ogu!
Echezonachukwu Nduka. Sụgharịrị, 2015