Mgbe oyi na atu anyi nwere ike Inwe oke mmasi ime njem - Obodo ndi ozo na agu anyi aguu. Anyi nwere ike ifega na Kiev ma o bu Brest Mgbe obula oyi na atu. Oga enweriri ihe mere Anyi ji ajo igbaga oge obula N’ebe ohuu anyi agaghi aru oru ulo, Ihe di ka, obi anuri na adi nnukwu... Oga enweriri ihe mere. Ulo na eme ka aru di anyi mma Mana aru anyi anaghi anabata ya, Anyi ka na acho ime ndi enyi ohuu, Ona adi ka, ha aga eme ka ihe mgbu anyi laa Naani anyi ga enweta. Obu ezie na njem anyi na eme, N’eme anyi obi anuri anyi Na acho ilata, obi adighi anyi mma, Olee ebe kpakpando anyi di? Ebe a ka obu ede di anya?
© Echezonachukwu Nduka. Sụgharịrị, 2015